Jeanne Siméon
Jeanne Siméon (Amụrụ n'ụbọchị 28 Julaị 1952) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Seychelles bụ Minista nke Ebe obibi, Ala, Akụnụba, na Njem Ala site n'afọ 27 Eprel 2018 ruo ụbọchị 3 Nọvemba 2020.[1][2]
Jeanne Siméon
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Seychelles |
aha enyere | Jeanne |
aha ezinụlọ ya | Simeon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Julaị 1952 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Education, Minister of Family Affairs |
ebe agụmakwụkwọ | University of Leeds |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | United Seychelles Party |
Ebenside
dezie- ↑ President Faure announces Cabinet Reshuffle. State House (26 April 2018). Retrieved on 24 August 2018.
- ↑ "Majority of Seychelles' new cabinet of ministers sworn in to posts", Seychelles News Agency. Retrieved on 3 November 2020.