Jean Massieu (  - IPA-label-small" data-ve-ignore="true">French: [ʒɑ̃]; 1772 - July 21, 1846) bụ Onye nkuzi ntị chiri..o nwere umunne isii nti chikwara, ekweghi ya gaa akwukwo ruo mgbe odi afo iri na ato oge ahuru Abbe Sicard, onye tiri ya n'uloakwukwo bu National des jeunes sourd's de Bordeaux Gradigan, the Bordeaux school Maka umuaka nti chiri. N'ebe ahụ, ọ mụtara ịgụ na ide French, ma mesịa nyere aka mepụta asụsụ ogbi French mbụ. Asụsụ Ogbi French a mechara bụrụ Asụsụ Ogwe American. Ọ kụziri na ụlọ akwụkwọ a ma ama maka ndị ntị chiri na Paris ebe Laurent Clerc bụ otu n'ime ụmụ akwụkwọ ya. Ọ malitere ịrụ ọrụ mgbe ihe ihere mere na Paris na Rodez [nkọwa dị mkpa] ma nyefee ndụ ya n'ịkụziri ụmụaka ntị chiri.  O mechara guzobe ụlọ akwụkwọ ndị ogbi na Lille, France.

Ihe nkiri

dezie

A na-egosipụta Jean Massieu na ihe nkiri a na-akpọ Sign Gene, ihe nkiri dike banyere ndị ntị chiri nwere ike dị egwu site na iji Asụsụ ndị ogbi, dị ka nna nna nke anọ nke Kate Massieu (nke Carola Insolera gosipụtara) enyi nwanyị nke onye isi Tom Clerc, nwa Laurent Clerc. Ọ bụ Emilio Insolera dere ma mepụta ihe nkiri ahụ ma gosipụta ya na sinima na Septemba 2017. [1]

Ihe ndị e kwuru na ọ bụ ya dere

dezie
  • "Ka onye Bekee ahụ rie kọfị ya, ka m wee nwee ham m". - Jean Massieu
  • "Ekele bụ ncheta nke obi", nke ghọrọ ilu n'asụsụ French.
  1. A Settembre nelle sale "Sign Gene" un film diretto e ideato da Emilio Insolera (Italian) (21 July 2017). Archived from the original on March 21, 2019. Retrieved on August 27, 2017.