Janai Crooms (amụrụ ya na 23 onwa Juun nke afo 1999) bụ onye Rwandan-American n’atubasketball[1]

Mbido ndu dezie

A mụrụ Crooms na 23 June 1999 na Cranston, Rhode Island, nne na nna ya bù John Crooms na Lisa Robertson.   Ọ gara St. Andrew's School na Barrington, Rhode Island, ebe ọ na-egwu na otu basketball. A họpụtara Crooms dịka onye natara kpakpando anọ ma bụrụ onye nke iri ato na isii na klas 2018 site na Prospect Nation.[2]

Ọrụ kọleji dezie

Crooms turu bọọlụ maka Ohio State Buckeyes maka oge abụọ (2018 ruo 2020), Michigan State Spartans site na 2020 ruo 2021 tupu ọ banye Providence Friars maka oge abụọ (2021 ruo 2023). [3] Dịla nwa akwụkwọ nke abụọ na Ohio State na 2019-20, ọ turu bọọlụ iri atọ na abụọ, bido iri, nweta akara 6.8 n'egwuregwu ọ bụla.[4]

N'afọ 2022, mgbe ọ nọ na Koleeji Providence Friars, ọ nwetara nsọpụrụ All-Big East Conference n'akụkụ Kylee Sheppard.[5]

Ọrụ ndị otu mba dezie

Crooms turu bọọlụ maka mba Rwanda na 2023 FIBA Women's AfroBasket ebe ọ nwetara akara 13.6, 5.6 rebounds na 2.8 assists kwa egwuregwu n'oge asọmpi ahụ. [6] [7][8]

Edensibia dezie

  1. Janai Crooms Robertson - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-24.
  2. Janai Crooms - 2019-20 - Women's Basketball. Ohio State. Retrieved on 2024-03-24.
  3. Athlete of the Week: Janai Crooms. The Cowl. Retrieved on 2024-03-28.
  4. Women's Basketball. Michigan State University Athletics (2020-12-31). Retrieved on 2024-03-24.
  5. Women's Basketball BIG EAST Tournament Notes vs. Georgetown. Providence College Athletics (2022-03-03). Retrieved on 2024-03-26.
  6. Former Friar Janai Crooms Set To Play For Rwanda In 2023 FIBA Women's AfroBasket. Providence College Athletics (2023-07-25). Retrieved on 2024-03-24.
  7. Sikubwabo (2023-10-22). Crooms joins APR ahead of FIBA Africa women’s championship. The New Times. Retrieved on 2024-03-25.
  8. Bahizi (2023-08-08). Meet the women who made Rwanda proud at 2023 Afrobasket (en). The New Times. Retrieved on 2024-03-28.