Jamila Nagudu
Jimila Umar Nagudu (amuru 10 August,1985) bu onye na-eme ihe nkiri nke Kannywood na Naijiria. [1] [2]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
dezieJimila Nagudu bụ onye amuru na 10 August,1985 na Magana Gumau, Toro local government Area of Bauchi State, Nigeria. Jamila gụru akwụkwọ praịmarị na sekọndịrị ya na Steeti Bauchi.
Ọrụ
dezieJamila Umar nke amara aha ya dịka Jamila Umar Nagudu mere ihe nkiri izizi ya na ụlọ ọrụ kannywood n'afọ 2002. Kemgbe ọ gbarachara di ya alụkwaghịm, o kpebiri ibidokwa ihe nkiri. Ọ hapụrụ Bauchi laghachi Kano wee ghọta na o mezuola ebumnobi ya nke ịbụ onye amara amara na-eme ihe nkiri na ụlọ ọrụ kannywood. Ọ nọburii na ụlọ ọrụ ihe nkiri dịka onye na-agba egwu kemgbe (2002). E mechara o sonye n'ụlọ orụ nke ihe nkiri obere oge. Mgbalị ya na ime obi ụtọ nke itundụmmanụ na ejije dọtara uche ndị nduzi nke mere ha ji malite igosi ya n'ihe nkiri ha. Jamila nwere ike ịpụta n'ihe nkiri ọbụla. Ọ pụtala n'he nkiri ịhụnanya mana mgbe ụfọdụ ọ na-apụtakwa n'ihe nkiri ndị na-atọ ọchị. Nagudu abụrụla onye na-ewu ewu na Kannywood nke na a na-akpọkarị ya eze nwanyị Kannywood. Onye nduziAminu Saira bụ onye mbụ gosipụtara ya n'ihe nkiri ya "Jamila da Jamilu" dịka onye nwanyi na-eme ihe nkiri. [3]
Ndụ onwe onye
dezieNtụaka
dezie- ↑ Tarihin Jaruma Jamila Umar Nagudu (Jamila Nagudu). Haskenews-All About Arewa. Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ Adeleye (2021-12-25). Meet The Queen Of Kannywood, Jamila Umar Nagudu: Full Biography (en-US). GLAMSQUAD MAGAZINE. Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ 'Ibada da fim ne suka fi muhimmanci a wurina' (ha). BBC News Hausa (2018-04-04). Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ "Ba ni da saurayi a Kannywood — Jamila Nagudu", BBC News Hausa. Retrieved on 2022-03-25. (in ha)
- ↑ Opera News Detail. lucky-wap-ams.op-mobile.opera.com. Retrieved on 2022-03-25.