James Oyedeji
James Oyedeji (June 1953 - 4 May 2016), nke a na-akpọ Uncle Bode ma ọ bụ Uncle Bodey, bụ onye na-akọ akụkọ ihe mere eme nke egwuregwu na Ghana, onye bụkwa Chief Executive nke Tudu Mighty Jets.[1][2][3][4][5]
James Oyedeji | |
---|---|
Headshot of James Oyedeji in a TV station | |
Born | Templeeti:Birth-date |
Died | Templeeti:Death date and given age Accra, Ghana |
Nationality | Ghanaian |
Occupation |
|
Akụkọ ndụ
dezieOyedeji nwere nzere MSc nke akụ na ụba.[6] A maara ya nke ọma dị ka onye na-akọ akụkọ ihe mere eme nke egwuregwu, a na-akpọ ya "Uncle Bodey" ma ọ bụ "Uncle bodey" n'ihi ihe ọmụma ya dị ukwuu banyere egwuregwu West Africa, ọkachasị bọọlụ na ịkụ ọkpọ.[1][3][4][5][6] Ọ rụkwara ọrụ dị ka Chief Executive nke Tudu mighty jets and okwawu united .[1][4][7]
Ọnwụ
dezieOyedeji nwụrụ mgbe ọ dị afọ 63 na 4 June 2016 na 37 Ụlọ ọgwụ ndị agha na Accra mgbe ọ nwesịrị ọrịa strok; a nabatara ya n'ụlọ ọgwụ na 2015 n'ihi nsogbu obi.[1][4][5][8] E ji emume otu izu mara ọnwụ ya.[5]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 "Ghana's finest football historian James Oyedeji dies at age 63", Ghana Soccernet, 6 April 2016. Retrieved on 19 June 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "GSN" defined multiple times with different content - ↑ "Ghanaian football historian dies at 63", Pulse Ghana, 6 April 2016. Retrieved on 19 June 2016.
- ↑ 3.0 3.1 Black Stars 3-3 Real Madrid: Ghana's 'forgotten' football match. Goal.com (19 August 2014). Retrieved on 19 June 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Goal" defined multiple times with different content - ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 "SAD: Veteran Ghanaian football historian James Oyedeji dead", Ghana Sports Online, 6 April 2016. Retrieved on 19 June 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "GSO" defined multiple times with different content - ↑ 5.0 5.1 5.2 5.3 Al-Smith. "James Oyedeji passes on", SuperSport, 12 April 2016. Retrieved on 19 June 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "SS" defined multiple times with different content - ↑ 6.0 6.1 "James Oyedeji dies at 63", Joy Sports, 6 April 2016. Retrieved on 19 June 2016.
- ↑ Abacha. "FA Must Concentrate More On Colts Development – James Oyedeji", Sports Crusader. Retrieved on 19 June 2016.
- ↑ "Celebrated Ghanaian football historian James Oyedeji recuperating well from suspected heart failure", Football Live, 18 February 2015. Retrieved on 19 June 2016.