Jacob Getlar Smith

Onye Amerika bu Omenkà
Jacob Getlar Smith
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereJacob Dezie
aha ezinụlọ yaSmith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Febụwarị 1898 Dezie
Ebe ọmụmụNew York City Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya28 Ọktoba 1958 Dezie
Ebe ọ nwụrụNew York City Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, omebe ihe nkiri Dezie
Ihe nriteGuggenheim Fellowship Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaSmithsonian American Art Museum, Detroit Institute of Arts Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
omenkà faịlụ naSmithsonian American Art and Portrait Gallery Library, Frick Art Reference Library Dezie

Jacob Getlar Smith (1898 rụo ụbọchị irí abụọ na asatọ n'ọnwa Ọktoba, 1958) bụ ónyé na-ese ihe na ónyé na-eme ihe osise nke na-arụkarị ọrụ na New York City.[1] Smith gụrụ akwụkwọ na National Academy of Design na New York site na 1919 ruo 1921.[2]

N'afọ 1929, e nyere Smith Guggenheim Fellowship n'ọhịa nka márá mmá, màkà ọrụ okike na eserese.[2]

E gosipụtara ihe osise Smith n'ọtụtụ gallery, gụnyere Midtown Galleries, New York; National Academy of Design; Art Institute of Chicago; Corcoran Gallery of Art; Pennsylvania Academy of Fine Arts; John Herron Art Institute; Fort Wayne Art Museum; Carnegie Institute; Brooklyn Museum; Minneapolis Institute of Arts; Ann Arbor Art Association; Rochester Memorial Art Gallery; Cincinnati Gallery of Toronto; National Gallery of Canada (Ottawa); Des Moines City Association of Fine Arts.[2]

N'afọ 1930, e nyèrè Smith Maazị na Oriakụ. Frank G. Logan Prize nke narị asaa na iri ise dollar màkà ihe osise ya, Friends, site na Kọmitii na-ese ihe na ihe ọkpụkpụ nke Art Institute of Chicago.[3]

Ọ nwụrụ na Montefiore Hospital na The Bronx, New York n'ubochí irí abụọ na asatọ n'ọnwa Ọktoba, 1958.[4]

Ọrụ dezie

Ihe osise nke Smith:

Smith bụ ónyé édémédé ma ọ bụ ónyé nchịkọta akwụkwọ na isiokwu gbasara eserese, gụnyere:

  • Ónyé nchịkọta akụkọ maka Jan Gordon's A step-ladder to painting (New York: Greenberg, c1939)
  • Ihe osise mmiri màkà onye mbido (New York: Watson-Guptill, 1951)
  • Ihe osise mmiri nke Maurice Prendergast (New York: Watson-Guptill, 1956, bipụtara na American artist, Mpịakọta irí abụọ, nọmba abụọ, February 1956)

Edensibia dezie

  1. Jacob Getlar Smith papers, 1919-1966. Archives of American Art. Retrieved on February 16, 2016.
  2. 2.0 2.1 2.2 Jacob Getlar Smith. John Simon Guggenheim Memorial Foundation Fellows. Retrieved on February 16, 2016."Jacob Getlar Smith". John Simon Guggenheim Memorial Foundation Fellows. Retrieved February 16, 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Guggenheim" defined multiple times with different content
  3. American Paintings and Sculpture: Forty-Third Annual Exhibition, October Thirtieth to December Fourteenth, Nineteen Thirty, The Art Institute of Chicago, p. 5.|http://www.artic.edu/sites/default/files/libraries/pubs/1930/AIC1930PandS43rdAn_comb.pdf
  4. "Jacob G. Smith, 60, Artist and Author", New York Times, October 29, 1958, p. 35. Retrieved on April 19, 2016.

Njikọ mpụga dezie