Jabulile Mkhwanazi

Jabulile Mkhwanazi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Febụwarị 1975 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/jabulile-cynthia-nightingale-mkhwanazi/ Dezie

Jabulile Cynthia Nightingale Mkhwanazi (amụrụ na 27 Febụwarị na afọ 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South African National Congress na-eje ozi dị ka onye otu National Assembly of South Africa site na KwaZulu-Natal kemgbe afọ 2019.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Mkhwanazi jere ozi dị ka onye nnọchi anya African National Congress (PR) na Newcastle Local Municipality.[1]

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Maka ntuli aka n'ozuzu na Mee 8, na afọ 2019, Mkhwanazi bụ onye nke iri na abụọ na ndepụta nke ANC nke ndị na-azọ ọkwa National Assembly si KwaZulu-Natal.[2] ANC meriri oche mpaghara 24 na KwaZulu-Natal ma họpụta Mkhwanazi na National Assembly.[3] A ṅụrụ ya iyi n'ọkwa na Mee 22, n'oge nnọkọ mbụ nke National Assembly na-esote ntuli aka ahụ.[4] Mkhwanazi ghọrọ onye otu Portfolio Committee on Public Enterprises na 27 Juun, na afọ 2019.[5]

N'afọ 2019, o nwere ọnụọgụ 88% nke ndị bịara kọmitii dị ka onye omeiwu (14 nzukọ n'ime 16) na afọ 2020, o nwere ọnọdụ 92% nke ndị bịara na kọmitii (24 nzukọ n'etiti 26).[6]

Ebenside dezie

  1. Local Government: Municipal Structures Act: Re-composition of municipal councils. Government of South Africa. Retrieved on 21 July 2021.
  2. ANC national and provincial lists for 2019 elections. Politicsweb (17 March 2019). Retrieved on 21 July 2021.
  3. "SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures", News24, 15 May 2019. Retrieved on 21 July 2021.
  4. Bhengu. "Here's what's next post elections: Swearing-in of MPs and presidential inauguration", TimesLIVE, 14 May 2019. Retrieved on 21 July 2021.
  5. Announcements, tablings and committee reports. Parliament of South Africa (27 June 2019). Retrieved on 21 July 2021.
  6. Jabulile Cynthia Nightingale Mkhwanazi. People's Assembly. Retrieved on 21 July 2021.

Njikọ mpụga dezie

Àtụ:Current MPs of South Africa