Iyabo Oko
Sidikat Odunkanwi Audio 15 Nọvemba 1960 - 28 June 2023), nke a maara dị ka Iyabo Oko (Listeni), bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri.
Iyabo Oko | |
---|---|
Born | Sidikat Odunkanwi[1] 15 Novemba 1960 |
Died | 28 Juunu 2023 | (aged 62)
Citizenship | Nigerian |
Occupation | Film actress |
Years active | 1973–2015 |
Mbido ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Odunkanwi na 15 Novemba 1960.[2][3] N'afọ 1973, ọ malitere ọrụ ime ihe nkiri ya dị ka onye nọ n'afọ iri na ụma n'okpuru Eda Onileola Theatre Troupe tupu ya emechaa bụrụ onye a ma ama maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ Oko; nke Oga Bello mepụtara.[4][5] N'afọ 2015, a chọpụtara na ọ na-arịa ọrịa strok nke mere ka ọ kwụsị ime ihe nkiri.[6][7]
N'afọ 2016, e nyere ya onyinye nkwanye ugwu pụrụ iche na City People Entertainment Awards maka ntinye aka ya na uto ụlọ ọrụ ihe nkiri Yoruba..[8]
Ndụ onwe na ọnwụ
dezieN'afọ 2022, nwa ya nwanyị kwupụtara na ya anwụọla mana o mechara gosi na ọ ka dị ndụ.[9][10][11]
Oko nwụrụ na 28 June 2023, mgbe ọ dị afọ 62.[12]
Ihe nkiri
dezie- Oko
- Ayitale
- Idunnu Okan
- Mayowa
- Okobo Dimeji
Onyinye na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe nrite | Ụdị | ọrụ | Nsonaazụ | Nkwupụta |
---|---|---|---|---|---|
2014 | Ihe nrite Yoruba Movies Academy | Onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado | Àgwàetiti Alayo | Ahọpụtara | [13][14] |
Ihe odide
dezie- ↑ Ataro, Ufuoma (6 January 2022). Veteran Yoruba actress, Iyabo Oko, 'resurrects' after initially reported dead.
- ↑ https://leadership.ng/just-in-veteran-actress-iyabo-oko-dies-at-62/
- ↑ Yoruba actress Sidikat Odukanmi family say she never die - BBC News Pidgin. BBC News Pidgin (6 January 2022). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Latest Nigeria news update. The Nation Newspaper (7 October 2021). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Okonofua (6 January 2022). Actress Iyabo Oko comes back to life 3 hours after being declared dead. Pulse Nigeria. Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Iyabo Oko's health critical, needs financial help – Daughter (en-US). Punch Newspapers (7 January 2022). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Stop the rumours, I'm not dead – Veteran actress, Iyabo Oko (en-US). Punch Newspapers (17 September 2021). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Showemimo (26 July 2016). Full List Of Winners at 2016 City People Entertainment Awards (en-US). Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ The Nation Newspaper - Latest Nigeria news update (en-US) (7 October 2021). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ I am not dead - Ailing actress Iyabo Oko speaks out - P.M. News (en-US). Retrieved on 6 August 2022.
- ↑ Oloruni (11 January 2022). Dayo Kujore reportedly dies 3 weeks after marrying US lover, video emerges on IG (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 7 August 2022.
- ↑ "Yoruba Nollywood actress, Iyabo Oko, dies at 62", Premium Times, 29 June 2023. Retrieved on 29 June 2023.
- ↑ Fathia Balogun, Odunlade Adekola shine @ Yoruba Movie Academy Awards 2014. Vanguard News (2 April 2014). Retrieved on 7 August 2022.
- ↑ Orenuga (31 March 2014). Yoruba Movie Awards: Odunlade Adekola, Fathia Balogun, others win [See full list of winners]. Daily Post Nigeria. Retrieved on 7 August 2022.