Ivory Nwokorie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ivory |
aha ezinụlọ ya | Nwokorie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
ọrụ ọ na-arụ | athlete |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Ivory Nwokorie Sọlọmọn bụ onye Naijiria n'ebụ powerlifter,ọ bụ ya ritere nrite ọlaedo na ibu n'arọ iri anọ na anọ nke ụmụ nwanyi n'afọ 2012 Summer Paralympics na London, England. A machibidoro ya iwu ruo afọ abụọ na 2013, maka o bụtere Furosemide .
Ọrụ
dezieIvory Nwokorie zọrọ asọmpi Naịjirịa na 2012 Summer Paralympics na London, England. Mgbe o bụlichara 109 kilograms (240 lb), o ritere nrite ọla edo. Nke a bụ ọla edo nke abụọ maka Naịjirịa na egwuregwu, nke gara nke ọma karịa na 2012 Summer Olimpịk [1][2] . Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, akpọrọ ya onye otu na Order of the Niger, n'akụkụ nke ọ bụla n'ime ndị ọzọ nwetara nrite ọla edo na Naịjirịa na 2012 Paralympics. Ha nyekwara ha onye nke ọ bụla nde naịra nde ise nke gọvụmentị, n'ihi ọganiihu ha.[3]
Nwokorie nwetara mmachi afọ abụọ na mma nke € 1,500, mgbe o nyesịrị nlezianya na adịghi mma na 23 Febụwari n'afọ 2013 na 5th Fazaa International Powerlifting Competition. Ihe nlele gosiputatara na o bụ Furosemide, mmachibido iwu ahụ pụtara na ọ nweghị ike i zọọ mpi n'etiti 19 Eprel 2013 na 18 Eprel 2015. [4]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ Another Gold Medal for Nigeria at the London Paralympics Games as Ivory Nwokorie wins the Women's 44kg. CP Africa (1 September 2012). Archived from the original on 7 November 2017. Retrieved on 5 November 2017.
- ↑ "Nigeria: Ivory Wins Another Gold for the Country", Vangard, AllAfrica, 31 August 2012. Retrieved on 5 November 2017.
- ↑ "Jonathan orders withdrawal of National Honours from questionable recipients", Scan News, 18 September 2012. Retrieved on 5 November 2017.
- ↑ Four powerlifters suspended after anti-doping rule violations.