Ismaël Alassane
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNiger Dezie
aha ezinụlọ yaAlassane Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Eprel 1984 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2013 Africa Cup of Nations Dezie

Ismaël Eragae Alassane (amụrụ ya n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Eprel n'afọ 1984) bụ onye Nijeria na-agba bọọlụ.[1] Ọ na-egwuri egwu dị ka onye na-agba n'etiti.

Ọrụ ya

dezie

Ọ gbara bọọlụ dika onye azụ JS du Ténéré, Sahel SC ASFA Yennega na Enyimba International F.C.

Mgbe ọ na-agbara otu egwuregwu ASFA Yennega, Alassane nyere penalty ka klọb ahụ meriri na 2007 CAF Champions League preliminary round.[2]

Ọrụ mba ụwa ya

dezie

Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba Niger.

Edensibia

dezie