Irving Henry Webster Phillips Sr.

Irving Henry Webster Phillips Sr.
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereIrving Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Jenụwarị 1920 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Novemba 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, Onye ntaakụkọ, onye nta akụkọ Dezie
suffix ọgbọL252248-F2 Dezie
webụsaịtịhttp://ihenryphoto.com/ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Irving Henry Webster Phillips Sr. ma ọ bụ I. Henry Phillips, (Ọnwa Jenụwarị 16, afọ 1920 - rụọ ọnwa Nọvemba 22, afọ 1993) bụ onye a ma ama na-ese foto na Baltimore, Maryland.[1] N'afọ 1946, mgbe ọ rụchara ọrụ na Agha Ụwa nke Abụọ[2], ọ ghọrọ onye isi na-ese foto na akwụkwọ akụkọ Baltimore Afro-American.[3][4] Phillips Sr. kọrọ akụkọ obodo na nke mba dịka ihe emume afọ 1963 bu March on Washington, ntuli aka onye isi ala ise, na olili ozu Martin Luther King, Jr.[3][4] Ọ nwụrụ n'afọ 1993 mgbe ọ dị afọ 73.[2]

  1. "Images Of Maryland, 1900-2000", Maryland Public Television, Maryland Public Television, 1999. Retrieved on 2018-03-27.
  2. 2.0 2.1 Kaltenbach. "For the Phillips family, 70 years of capturing Baltimore's African-American experience", baltimoresun.com. Retrieved on 2018-03-12. (in en-US)
  3. 3.0 3.1 Company (1993–1994). "Jet". Jet December 27, 1993 - January 3, 1994: 16–17. 
  4. 4.0 4.1 McCauley. "On the front lines: Baltimore photographers recall documenting 1968 riots", The Baltimore Sun, March 30, 2018. Retrieved on May 7, 2018.