Inna Modja
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
Aha ọmụmụ | Inna Bocoum |
aha enyere | Inna |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1984 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-abụ abụ, model |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
agbụrụ | |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2022 |
ụdị olu | contralto |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | Jennifer Hudson, rapping |
akara ndekọ | Warner Music Group |
Ihe nrite | BBC 100 Women |
webụsaịtị | http://www.innamodja.com/ |
Inna Bocoum, Amakwaara dị ka Inna Modja (amụrụ n'abalị iri na iteghete nke ọnwa Mee , afọ 1984), bụ amala Malian- French, bụ nwanyị na-abụ abụ n'emekwa ihe ngosi nlereanya mma. "Modja" pụtara "ọjọọ, adịghị mma" na Fulfulde . [1] [2]
Oge nwata na oge uto
dezieA mụrụ ya na Mee 19, 1984, na Bamako, Mali, na ezinụlọ Fula, Ma bụrụ onye nke isii n'ime ụmụ asaa, Inna Bocoum bu nne ya gụrụ ya aha a, bụ onye nyere ya aha a bụ Inna Modja, nke pụtara "Inna dị njọ" ma ọ bụ. "Inna adịghị mma" na Fulfulde. Mgbe ọ dị afọ isii, ndị mụrụ ya debara aha ya n'òtù ukwe. N'ụlọ, nna ya gbara ya ume ka ọ nwee ọganihu site n'ịkpọrọ́ ya ụfọdụ ndekọ masịrị ya (ndị nwere nka dị ka Ray Charles, Ella Fitzgerald, Otis Redding, Sarah Vaughan )ọ nwekwara mkpali mmụọ ya site na ụmụnne ya ndị tọrọ ya, bụ ndị gbanwere na Thrash Punk, na Rap, Oge Heavy Metal nke ndị 80 ma ọ bụ 90, na mgbakwunye Blues, Soul and Disco . Mgbe ọ dị afọ iri na ụma, ọ ka na-atụgharị n'etiti Hard Rock na egwu ịhụnanya. Ọ na-eleta onye agbata obi ya mgbe niile, Salif Keita, bụ onye na-akpọ ya òkù ka o sonye na Rail Band nke Bamako, otu ndị agadi nwoke na-efegharị efegharị ( Bossa Nova na Jazz ), n'etiti ndị ya onwe ya gbara akwụkwọ.
Ọ na-ekwu okwu megide ibi úgwù nwanyị, ebe ya onwe ya na ụmụnne ya nwanyị anọ bụ ndị ebere úgwù na-enweghị nkwado nne na nna ha, ihe omume ọ gụrụ banyere ya n'otu egwu ya. Ebe ọ bụ na a wara ya ahụ. Ọ na-ekwukwa okwu megide ime ihe ike megide ụmụ nwanyị, nke o gosipụtara na vidiyo nke egwu ya bụ "La Valse de Marylore".
2009: Ọrụ mmalite na ụbọchị ọ bụla bụ ụwa ọhụrụ
dezieSite n'ahụmahụ ndị a, Inna Modja mụtara ime nsokwunye na ụda ukwe dị iche iche, dị ka Swing ma ọ bụ Disco. O dabere na ụda Pop na Soul. Mgbe ọ pụtachara na ihe nkiri TV pụrụ iche Fête de la Musique mepụtara nke France 2 na- abụ abụ duet tinyere Jason Mraz na egwu ya " Lucky ", Inna Modja megheere Sliimy n'ọtụtụ ihe ngosi ya. Ọ wepụtara otu egwu mbụ ya, "Mista H", nke agụnyere na album mbụ ya "Everyday is a New World", nke ewepụtara n'ọnwa Ọktoba, 2009. Ọ kwadoro ya site na ngosipụta na ọtụtụ ihe ngosi TV, gụnyere "Vivement Dimanche" na " Taratata ".
2011–ka ọ dị ugbu a: Mgbanwe ịhụnanya
dezieO guhachiri site n'otu ohuru ya bụ"French Cancan (Monsieur Sainte Nitouche)" na Jun 2011ngwa ngwa , ọ ghọrọ otu n'ime nnukwu egwu oge okpomọkụ kpụ ọkụnonu, bụ Summer hits nke 2011 na France wee bụrụ nke anọ na SNEP French Singles Chart . Ọ gbasoro ihe ịga nke ọma a tinyere "La Fille du Lido", nke abụọ na albọm ya nke abụọ bụ "Love Revolution" nke ewepụtara n'onwa Nọvemba 7. O sonyere na Téléthon bụ kwa afọ, nke baara Association France megide Myopathy uru. Vidio egwu maka otu nke atọ, "I am smiling" (Febrụwarị 2012), bụ nke sitere na vidiyo sitere na ndị na-akwado ya.
O nyere ntunye mkpuchi nke "Souris Puisque C'est Grave" na albọm mkpuchi nke Alain Chamfort bụ̀ Elles & Lui (2012), wee gbazinye olu ya na otu ọrụ ebere "Je Reprends Ma Route", iji ritere otu ahụ uru nke"Les Voix de". nwa".
Na 2018 o Sonyere na nke nlegharị anya, na mkpali mmụọ nke Laurent Ruquier , nke Claude Bolling 's Les Parisiennes .
Ihe ngosi
dezieAlbọm
dezieAfọ | Aha | Ọnọdụ | Asambodo | |
---|---|---|---|---|
FRA | BEL | |||
2009 | Everyday Is a New World | |||
2011 | Love Resolution | FRA: ọla edo | ||
2015 | Motel Bamako |
Ndị bụ naanị otu
dezieAfọ | Naanị otu | Ọkwa chaatị kacha elu | Album | |||
---|---|---|---|---|---|---|
BEL<br id="mwdA"><br><br><br></br> (WA) </br> [3] |
IKE </br> [4] |
FRA </br> [5] |
SWI </br> [6] | |||
2009 | Mister | - | - | - | - | Kwa ụbọchị Bụ Ụwa Ọhụrụ |
2010 | Life | - | - | - | - | Ịhụnanya mgbanwe |
2011 | Cancan French (Monsieur Sainte Nitouche) | 6 | 55 | 4 | 60 | |
"La fille du Lido" | - | 86 | 82 | - | ||
2012 | I Am Smiling | - | 83 | - | - | |
2014 | Forgive yourself | - | - | 129 | - | Motel Bamako |
I Want your Sex(Inna Modja Na Woodboyz) | - | - | - | - | ||
2015 | "Tombouctou" | - | - | 147 | - |
Nrụtụaka
dezie
Njikọ mpụga
dezie- ↑ Les mutilations sexuelles feminines Etat des lieux
- ↑ The actual word in the Fula language (Fulfulde) is moƴƴa, being a negative form from the root moƴƴ- (good). "Modja" is a Francified transcription.
- ↑ Wallonia peaks
- ↑ [[[:Templeeti:BillboardURLbyName]] Canadian peaks]
- ↑ French peaks
- ↑ Swiss peaks