Ineza Sifa (amụrụ ya na onwa Machị 14, nke afo 2002) bụ onye mba Rwanda na-atu bọọlụ nke na-egwuregwu dịka onye nche maka Middle Tennessee Blue Raiders na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Rwanda.

Akụkọ ihe mere eme dezie

Sifa gara Greenforest Christian Academy na Decatur, Georgia, ebe ọ na-atu basketball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu Greenforest nke Galloway High School meriri egwuregwu ahụ site na akara 52-54 nke emere na onwa Machị 3, n’afo 2021.[1]

N'abalị iri na asaa n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2021, ndị otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke FIU kpughere mbinye aka ha na Sifa Ineza Joyeuse n'ime otu nke ha. [2] Ọ gara Middle Tennessee mgbe oge ahụ gasịrị.[3][4]

Ndị otu mba Rwanda dezie

Ọ nọchitere anya mba Rwanda n’afo 2018 mgbe a kpọrọ ya maka otu mba U-18 ka ọ gbaa asọmpi FIBA U-18 nke ụmụ nwanyị Afrika. A kpọrọ ya ọzọ ka ọ bụrụ onye otu mba dị elu n'oge 2019 FIBA Women's Afrobasket- Qualifiers, 2021 FIBA Women-Afrobasket -Qualifiers-Zone 5 na 2023 FIBA Womenʼs Afrobesket.[5][6]

Edensibia dezie

  1. Ineza Joyeuse Sifa's Greenforest High School Bio. www.maxpreps.com. Retrieved on 2024-03-28.
  2. Women's Hoops Adds Pair of Signees. FIU Athletics (2024-03-27). Retrieved on 2024-03-28.
  3. KSL.com Sports | Sifa Ineza | WCBK Player Stats. scoreboard.ksl.com. Retrieved on 2024-03-28.
  4. Sikubwabo (2023-06-08). Hoops: Rwanda’s Ineza joins Lady Raiders. The New Times. Retrieved on 2024-03-28.
  5. Ineza Sifa - Player Profile. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-28.
  6. Sikubwabo (2022-12-12). Sifa Ineza: The meteoric rise of the Rwandan female basketball wonderkid. The New Times. Retrieved on 2024-03-28.