Ines Abdel-Dayem
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Ines |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1962, 28 Julaị 1960 |
ọrụ ọ na-arụ | civil servant, onye egwu |
Ọkwá o ji | Minister of Culture |
ebe agụmakwụkwọ | Cairo Conservatoire |
ngwa egwu | ọja |
Ines Abdel-Dayem bụ onye na-egwu ọjà Egypt, onye bụbu onye isi oche nke Cairo Opera House na onye bụbu Minister nke Culture Egypt (2018 - 2022). [1]
ndabere
dezieInes Abdel-Dayem gụrụ akwụkwọ na ngalaba ọjà nke Cairo Conservatoire ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1984. Na 1990, o nwetara diplọma arụmọrụ site na École Normale de Musique de Paris . [1]
N'afọ 2003, a họpụtara Abdel-Dayem onye nduzi nke Orchestra Symphony Cairo . Na 2005 ọ ghọrọ onye isi nke Cairo Conservatoire, na obere oge ka osote onye isi oche nke Academy of Arts gasịrị. [1]
Na February 2012, Ines Abdel-Dayem ghọrọ onye isi oche nke Cairo Opera House . Na May 2013, ọ tụfuru ọnọdụ a mgbe Òtù Ụmụnna Muslim batara n'ọchịchị na mba ahụ, mana eweghachiri ya obere oge ka nke ahụ gasịrị na Julaị 2013. [1] Agbanyeghị, ọ jụrụ onyinye ịbụ onye minista na-ahụ maka ọdịbendị nke mba ahụ. [2]
Na Jenụwarị 2018, a họpụtara ya Minister of Culture of Egypt . [1] Ọ bụ onye ozi Ijipt nke abụọ nke sitere n'ọrụ nka. [3] Na Machị 2018, ọ họpụtara Mohamed Hefzy ka ọ bụrụ Onye isi oche nke Cairo International Film Festival kwa afọ. [4]
Ihe nrite
dezieIbe ndị emetụtara
dezie- Cairo Opera House
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 1.7 Cairo Opera Chairwoman Ines Abdel-Dayem appointed Egypt's new culture minister, Ahram.org, 14 January 2018
- ↑ Ines Abdel-Dayem to be appointed Egypt culture minister: Source, Ifacca.org, 14 July 2013
- ↑ Ines Abdel Dayem, epitome of the classical scene future in Egypt, Egypttoday.com, 19 February 2018
- ↑ Nick Vivarelli, Egyptian Producer Mohamed Hefzy Appointed Cairo Film Festival President (EXCLUSIVE), Variety.com, 30 March 2018
- ↑ Ines Abdel Dayem receives German Jazz Music Award at Berlin ceremony, Egypttoday.com, 25 April 2018