Inès Arouaissa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco, France Dezie
Aha enyereInès Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Jụn 2001 Dezie
Ebe ọmụmụDijon Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuOlympique de Marseille, Morocco women's national football team, AS Cannes Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Inès Arouaissa (Arabic; amụrụ na 30 June 2001) bụ onye na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na edebe goolu maka Nkewa 2 Féminine club Olimpikue de Marseille .[1] A mụrụ ya na France, ọ na anọchite anya Morocco na mba ụwa.

Ọrụ klọb dezie

Arouaissa bụ ngwaahịa Marseille, nke ọ sonyeere na 2016.

Ọrụ mba ụwa dezie

Arouaissa mere nke mbụ ya na Morocco na 10 June 2021 na mmeri enyi na enyi 3-0 na Mali.

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

  1. اللاعب: إيناس أرويسة (ar). Kooora. Retrieved on 16 June 2021.

Njikọ mpụga dezie