Illela bụ ime obodo dị na Sokoto Steeti, Naijiria .  Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Illela

Illela nwere oke na Republic of Niger n'ebe ugwu.  O nwere mpaghara dị otu puku, narị abụọ na iri anọ na isii km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị iri ise, narị anọ na iri asatọ na iteghete na ngụkọ nke afọ 2006. [1]

Nzi ozi

dezie

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ na iri anọ na atọ. [2]

Ihu igwe

dezie

Nkezi uru afo na Ilela, Naijiria, dị iri atọ na atọ mara irí asaa na otu °C, nke dị pacenti anọ mara irí abụọ na ise nhọrọ nkezi obodo.   Enwekwara ụbọchị dị iri ise nà ụma iri abụo na ise na mmiri ozuzo kwa afọ [3]

E gosipụtara mgbanwe ihu igwe na Illela site na ọnọdụ dị na mmiri ozuzo, ebe mkpokọta mmiri ozuzo na-arị elu. [4]

Ntụaka

dezie
  1. HASC, population, area and Headquarters Statoids
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
  3. Illela, Sokoto, NG Climate Zone, Monthly Averages, Historical Weather Data. tcktcktck.org. Retrieved on 2023-09-01.
  4. Climate Change Illela (en). meteoblue. Retrieved on 2023-10-21.