Ili
Tumba nwere ike ịpụta:
Ebe ndị a na-anọ
dezie- Tumba, Sweden, obodo dị na Botkyrka, Sweden
- Tumba, Rwanda, obodo dị na mpaghara Rulindo, Rwanda
- Tumba (Skopje) , ebe obibi oge ochie nke Neolithic dị na North Macedonia
- Tumba (Vranje), otu ime obodo dị na obodo Vranje nke ndịda Serbia
- Ugwu Tumba (Šar), ọnụnụ ugwu dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Kosovo
- Tumba Peak (Belasica), ọnụnụ ugwu ebe ókèala nke Bulgaria, Gris na Republic of Macedonia zutere
- Tumba (Czerna Gora) , ọnụnụ ugwu dị n'ebe ọdịda anyanwụ Bulgaria
- Ọdọ Mmiri Tumba, ọdọ mmiri dị na Democratic Republic of the Congo
- Bara Tumba, ebe obibi oge ochie site n'oge Neolithic na Republic of Macedonia
- Veluška Tumba, ebe obibi oge ochie site n'oge Neolithic dị na Republic of Macedonia
- La Tumba (Caracas), ụlọ mkpọrọ dị n'okpuru ala na Caracas, Venezuela
- Chọọchị Tumba, ụlọ ụka dị na Tumba, Botkyrka, Sweden
- Tumba Ice Cap, na-ekpuchi ọkara ọdịda anyanwụ nke Chavdar Peninsula
Egwú
dezie- Tumba (egwú), ụdị egwu ọdịbendị a na-akpọ na Aruba na Curaçao
- Tumba (nkwa), ụdị ogologo, obere ńkwà
- Tumbi, nke a na-akpọkwa tumba, ngwá egwú ọdịnala Punjabi
- Tumba francesa (French tumba), ụdị egwu e si na Haiti weta Cuba mgbe nnupụisi nke ndị ohu nke Haiti n'afọ 1791 gasịrị
- Tumba maọbụ toomba, ihe mmegharị ụda dị na ngwá egwú ndị India dị ka sitar na sarod
Ndị mmadụ
dezie- Kevin Tumba (amụrụ n'afọ 1991), onye Belgium na-agba bọọlụ nkàtà
- Sven Tumba (1931-2011), onye bụbu oregwu ye Sweden n'egwu ice hockey na golf
- Tumba Silva, onye Angola na-akụ ọkpọ
Egwuregwu
dezie- IFK Tumba FK, klọb bọọlụ nke Sweden
- IFK Tumba Hockey, klọb ice hockey nke Sweden
Ndị ọzọ
dezie- Tumba Bruk, ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ na-ahụ maka imepụta akwụkwọ ego Swedish krona, nke dị na Tumba, Sweden
- Nsupe ọzọ nke Thumba, ebe mbụ India na-agbapụ rọket
- Tumba (ihe ọṅụṅụ), ihe ọṅụṅụ na-aba n'anya nke Nepal nke e ji ọka ma ọ bụ akụmakụ ndị ọzọ yiri ya mee
- Tumba (Kongo), ihe oyiyi nkume nke ndị Kongo debere n'ili nke ndị dị ike
- La Tumba, Caracas, Venezuela
- La Tumba (akwụkwọ akụkọ), akwụkwọ akụkọ edere n'afọ 1964 nke José Agustín dere