Ikwo people
Ikwo bu otu ndi Igbo bike na ndida-ọwụwa anyanwụ Naijiria . [1] Ebe ahụ nwere akụ na ụba dị n'ime ala ha, ndị nna nna nke ndị bi n'oge a zụlitekeere usoro ịwụ ọla ihe karịrị otu puku afọ gara aga, ụfọdụ a chọtakwwrw n'oha Igbo Ukwu . Ihe okike na nka nka nke ndi Igbo n’oge gboo gosiputara dika ihe kachasi nma n’akụkọ ihe mere eme n’uwa. [2] Ha dị ihe dịka 600,000
Ụmụ amaala ama ama
dezie- Chief Martin Elechi, onye bụburu Gọvanọ Ebonyi steeti .
- Senator Amb. Lawrence Nwuruku, onye bụburu onyeke nnọchi anya Naịjirịa, onye bụbu Senator na onye bụbu kọmishọna South East nke Independent National Electoral Commission (INEC).
- Eric Kelechi Igwe, osote Gọvanọ Ebonyi steeti .
- Frank Ogbuewu, onye bụburu onye nnọchi anya Naijiria na onye bụburu minista na-ahụ maka odinala na njem nlegharị anya.
- Ugonna Utulor, Onye edemede nke Hackers Day(novel) na National Chairman PDP Students Coalition .
- Senator Emmanuel Onwe, onye bụburu Senator nke Federal Republic of Nigeria.
Hụkwa
dezieIkwo (Local Government)
Edensibia
dezie- ↑ Olson (1996). The Peoples of Africa: An Ethnohistorical Dictionary. Greenwood Publishing Group. ISBN 0313279187.
- ↑ https://web.archive.org/web/20090106175128/http://www.theseedcompany.org/project/abakaliki-bible-cluster-ikwo "Abakaliki Bible Cluster | Ikwo"