Ịkpa ụmụ anụmanụ bụkwa aka ọrụ eji mara ndi Igbo. Ha na-akpa ehi Igbo, ewụ , ezi, okụkọ, atụrụ, nkita[1]. Anụmanụ ndi ozo ndị Igbo na-akpa bụ ezi. Ndi e ji ikpa ehi mara na ala Igbo bụ ndị Abakaliki na ndi Ohaozara[2]

onye ozuzu aturu na aturu ya

.

Ebensidee dezie

  1. ASUSU IGBO. lorettospecialscienceadazi.com. Retrieved on 2021-05-10.
  2. J.C Onuora (2015) Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta, Patmonic Printers & Publishers Ltd