Ikorodu United F.C.

Ikorodu United F.C.
association football club
Oge/afọ mmalite1 Disemba 2014 Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
otu egwuregwuNigeria Premier Football League Dezie
ebe obibiOnikan Stadium Dezie

Ikorodu United F.C. bụ klọb bọọlụ nke dị n'afọ Lagos . N'afọ 2015/2016, Ikorodu United gbara bọọlụ na Nigeria Premier League mgbe ọ nwetasịrị nkwalite n'usoro site na Nigeria Nationwide League na Nigeria National League.[1][2] Ikorodu United FC bụ ndị Abia Warriors FC jidere na 1-1 draw na egwuregwu mbụ ha na Nigerian Professional Football league na akụkọ ihe mere eme nke klọb ahụ n'ụbọchị egwuregwu mbụ n'ala ụlọ Onikan Stadium, nwere ike ịba mmadụ puku iri Lagos Steeti.[3]

Ámá Egwuregwu

dezie

Onikan Stadium nke nwere ike ịba mmadụ puku ise bụ ebe obibi nke Ikorodu United F.C.[4]

Ndị otu dị ugbu a

dezie

 

No. Pos. Nation Player
34 GK   NGA Semiu Adegboyega
1 GK   NGA Segun Fatunwase
2 MD   NGA Fatai Abdullahi
4 LWB   NGA Dede Moughara
5 DF   NGA Moshood Kabiru
6 LWB   NGA Rafiu Monsoru
7 FW   NGA Bashiru Bamgbopa
10 ATT   NGA Stephen Adodo
11 FW   NGA Henry Emmanuel
12 RWB   NGA Michael Adenodi
No. Pos. Nation Player
13 DM   NGA Sailas Roland
15 ATT   NGA Gafa Lasisi
18 MD   NGA Akeem Osho
20 DM   NGA Omini Somtochukwu
19 MD   NGA Stephen Anyanwu
34 MD   NGA Dele Taiwo
23 DF   NGA Chinedu Enuademu
24 DF   NGA Tope Akande
27 AM   NGA Shakiru Jolaosho
28 DF   NGA Oluwole Johnson Balogun
8 AM   NGA Sadiq Roliwan

Edensibia

dezie
  1. Emma Njoku. "Cooreman set to rock NNL with Ikorodu Utd", The Sun, 2 May 2015. Retrieved on 3 September 2015.
  2. Biyi Akangbe. "Ikorodu United promoted to NPFL", Soccernet.ng, 31 August 2015. Retrieved on 3 September 2015.
  3. Arthur Bueze. "Ikorodu United Vice Chairman poses with Asisat Oshoala", Arthurbueze, 22 February 2016. Retrieved on 23 February 2016.
  4. Ademetan Abayomi. "Ikorodu United serves notice", SuperSports, 1 July 2015. Retrieved on 2 September 2015.