Ika South
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Delta Dezie
nhazi ọnọdụ6°15′10″N 6°11′59″E, 6°10′15″N 6°7′44″E Dezie

Ika South bụ ọchịchị ime obodo nke Delta State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Agbor.

Ika South nwere ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị ama ama bụ ndị gbara mbọ na-eje ozi obodo wee belata ahụhụ nke ụmụnne ha. N'ime ha bụ Dr Jim Ovia sitere na Obiolihe, Agbobi, Mr Agboje Egbonimali Shadrack si Ahima, Alisimie, Dr. Donald Peterson si Ogbisere, wdg....