Ijeoma Umebinyuo
onye na-ede uri naijirịa
Ijeoma Umebinyuo bụ onye edemede akwụkwọ ukwe nke amụrụ na Lagos di na obodo Naijiria. Akwụkwọ ukwe nke mbụ odepụtara na asụsụ bekee bụ nke ana akpọ "Ajụjụ nke aga ajụ Ada" nke atughariri na asụsu Portuguese, Turkish, Spanish, Russian na French.[1]
Ijeoma Umebinyuo | |
---|---|
Múrú | Lagos, Nigeria |
Orü | Onye edemede akwụkwọ ukwe |
Akuko Ndụ ya
dezieUmebinyuo bụ nwa afọ ịgbo nke amụrụ ma zụọ na obodo Naijiria. Nna Umebinyuo mara iwu ka obido debe akwụkwụ mgbe ọ gbara afọ asaa. Umebinyuo bidoro debe akwụkwọ ukwe mgbe ọ gbara afọ iri.[2] Nwata nwoke nke ana akpọ Adede bụ onye kwalitere ihụnanya nke Umebinyuo nwere maka ide akwụkwụ ukwe.[3]
Ihe O Ritere
dezieNa afọ 2016, ndi otu Writivism depụtara na Umebinyuo bụ onye nke mbụ na ọnụ ọgụgụ nmadụ iri na njikọta Sub-Saharan Africa.[4]
Ihe Nkwalite
dezie- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2017-06-25. Retrieved on 2017-07-07.
- ↑ https://medium.com/@Femmefeministe/decolonizing-poetry-an-interview-with-ijeoma-umebinyuo-bc4c0651587f
- ↑ https://www.thisdaylive.com/index.php/2016/07/02/words-poetry-and-ijeoma/
- ↑ https://writivism.org/2016/03/21/1076/