Ihe Omume Ihu igwe Ụwa

E guzobere World Climate Programme (WCP) na-esote World Climate Conference nké mbụ n'afọ 1979. Ndị isi na-akwado ya bụ World Meteorological Organization, United Nations Environment Programme, Intergovernmental Oceanographic Commission nkè United Nations Educational, Scientific and Cultural Organization (UNESCO), na International Council for Science (ICSU).

World Climate Research Programme bụ akụkụ nké WCP.

Hụkwa dezie

  • Ọrụ Carbon zuru ụwa ọnụ