Ihe Aghasaa

Akwụkwọ agụmagụ 1958 Chinua Achebe dere
Ihe Aghasaa
ọrụ edemede
ahaThings Fall Apart Dezie
ndị sotereNo Longer at Ease Dezie
form of creative workakwụkwọ akụkọ Dezie
ụdịhistorical fiction Dezie
Odee akwụkwọChinụa Achebe Dezie
mba osiNaijiria Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1958, 1968 Dezie
usoro nkesaprinted book Dezie
nwere àgwàdebut novel Dezie

Ihe Aghasaa (Bekee: Things Fall Apart) bụ akwụkwọ izizi nke Chinua Achebe dere n'ahọ 1958. Ọ gbasara ndị bi n'Ala Igbo mgbe ndị ọcha bidoro ịbịa. Akwụkwọ nka so na akwụkwọ kachasị ewu ewu n'ụwa na o soro na akwụkwọ Afrịka izizi iwu ewu n'Ala Bekee na mba ndị ọzọ na-asụ Bekee. Na 2007 Izuu Nwankwọ tụgharịrị ya n'Igbo.