Ulo uka: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Added Databox
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị Advanced mobile edit
 
Ahiri 1:
{{databox}}
[[Usòrò:Echmiadzin-hripsime.jpg|thumb|right|300px|Ulo uka, Echmiadzin]]
'''Ulo uka''' bụ ebe Ndị Kraịst na-efe Chineke ha ofufe. Na mbụ, ha na-efe Chineke ha ofufe n'ebe ọ bụla masịrị ha, ruo mgbe ha malitere iwu Ụka. Aha ha ji a mata ulo uka wo gbasaa wo: ndi [[Islam]] na kpo ulo uka wo ''mosque'', ndi [[Jew]] a kpo nke ha, ''synagogue''. Dika ndena, ndi ekpere chi Jesus - [[Christian|ndi Christians]] - nwere aha ha ji a mata ulo uka wo.