Ijipùtù Ọkpụ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
'''Ijipùtù Ọkpụ''' bụ̀ òbìbiị̀hè ǹkè Òlìleanyanwụ̄ Afụ̀rịkà,. ǹkè nọkwùsàrà ụkwụ [[Ànyị̀m̀ Naị̀lụ̀]], nọdokwa nà ime ebe bụ òbòdò Ijipùtù ụ̀gbụ̀ â. Òbìbiị̀hè Ijipùtù OchieỌkpụ sò Ijipùtù m̀buụ̀zọ̀ị̀ta àzụ bị̀a, ya à yịakọtayịkọta nà ogè gbara afọ̀ AO (afọ̀ ochie) 3100 gburù (nà òtù oadịgụrụ afọ̀ nà ndoziogè Ijipùtù nà ǹkịtị̀), m̀gbè ọ̀chịchị yị̀kọ̀tàrà Ijipùtù Elu nà Àlà nà òkpurù ọchịchị Menezụ[[Menēzụ̀]] (onye a dị̀kwa àa mamàkwa kà Namà). Ị̀ta Ijipùtù gàràmèrè nwe usòrò òbòdòezèọchịchị dozimaraezè doro è dozido, ǹkèmànà ùkè waradàkwara ha na ọ̀tụtụ èhì ǹkè ha mà kà Èhì Àdịnàètitì, ǹke bụzị: [[ÒbòdòezèỌchịchịezè Nka]] ǹkè [[Èhì Òze Gboo]], [[ÒbòdòezèỌchịchịezè Ètitì]] ǹkè [[Èhì Òze Ètitì]] nà [[ÒbòdòezèỌchịchịezè Ọhụrụ]] ǹkè [[Èhì Òze Ìkpeàzụ]].
 
Ijipùtù rùrù isi ike ya nà ÒbòdòezèỌchịchịezè Ọhụrụ m̀gbè ọ chị̀chàrà oke ibe àlà [[Nubiyà]] nà òkè ukwu àlà [[Ọ̀wụ̀waanyanwụ̄ Ǹso]] ǹkè ukwu, ya e sozị nà o jì nwanyọ̀ ba èhì ndara ike ya. Nà ọdịdị ya, Ijipùtù dàrà nà òkpurù mbìchi ǹkè ọ̀tụtụ ndị ọbị̀à merịrị ha, bụkwandị bụrụ ndị [[Hikusoòsù]], ndị [[Libiyà]], ndị Nubiyà, ndị Àsịriyà, ndị Pezhìà Àkimīnìdì, nà ndị Màsèdoniyà nà òkpurù [[Àlèzandà Ọ̀kààkâ]]. Ndị [[Gùriìkì ÒbòdòezèỌchịchịezè Tọ̀lèmeè]] rụ̀kọtàràbị̀kọ̀tàrà nà mmecha ọnwụ Àlèzandà Ọ̀kààkâ, dùrùdùo Ijipùtù ruo afọ̀ AO 30 m̀gbè, nà òkpurù [[KùlìyòpatụràKùlìyòpatụ̄rà]], ọ dàrà nà aka ndị [[Àgbàtàike Roòmụ̀]], bụzịe ibeòbòdò Roòmụ̀.
 
Ǹgàn'ihu òbìbiị̀hè Ijipùtù ọkpụ sìtù ike ya ị gbanwè sòo ọnọ̀dị ìyere Ànyị̀m̀ Naị̀lụ̀ nà ihì ǹnyèmaka ọrụ ugbo. Ìdèjummiri amààma nà ndozima ndere ubì mmiri nà ìyere dị ọmụmụ bubàtàrà ọkụkụ njuka, ǹke mere kà mbà ko è kò.