Ijipùtù Ọkpụ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
m Ukabia moved page Ijipùtù Ochie to Ijipùtù Ọkpụ
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
'''Ijipùtù OchieỌkpụ''' bụ̀ òbìbiị̀hè ǹkè Òlìleanyanwụ̄ Afụ̀rịkà, ǹkè nọkwùsàrà ụkwụ Ànyị̀m̀ Naị̀lụ̀, nọdokwa nà ime ebe bụ òbòdò Ijipùtù ụ̀gbụ̀ â. Òbìbiị̀hè Ijipùtù Ochie sò Ijipùtù m̀buụ̀zọ̀ị̀ta nà àzụ bị̀a, ya à yịakọta nà ogè gbara afọ̀ AO (afọ̀ ochie) 3100 gburù (nà òtù o sì dị nà ndoziogè Ijipùtù nà ǹkịtị̀), m̀gbè ọ̀chịchị yị̀kọ̀tàrà Ijipùtù Elu nà Àlà nà òkpurù ọchịchị Menezụ (a dị̀kwa à ma kà Namà). Ị̀ta Ijipùtù gàrà kà usòrò òbòdòezè dozimara è dozi, ǹkè ùkè wara ha na ọ̀tụtụ èhì ǹkè ha mà kà Èhì Àdịnàètitì bụzị: [[Òbòdòezè Nka]] ǹkè [[Èhì Òze Gboo]], [[Òbòdòezè Ètitì]] ǹkè [[Èhì Òze Ètitì]] nà [[Òbòdòezè Ọhụrụ]] ǹkè [[Èhì Òze Ìkpeàzụ]].
 
Ijipùtù rùrù isi ike ya nà Òbòdòezè Ọhụrụ m̀gbè ọ chị̀chàrà oke ibe àlà [[Nubiyà]] nà òkè ukwu àlà [[Ọ̀wụ̀waanyanwụ̄ Ǹso]], ya e sozị nà o jì nwanyọ̀ ba èhì ndara ike ya. Nà ọdịdị ya Ijipùtù dàrà nà òkpurù mbìchi ǹkè ọ̀tụtụ ndị ọbị̀à merịrị ha, bụkwa ndị [[Hikusoòsù]], ndị [[Libiyà]], ndị Nubiyà, ndị Àsịriyà, ndị Pezhìà Àkimīnìdì, nà ndị Màsèdoniyà nà òkpurù [[Àlèzandà Ọ̀kààkâ]]. Ndị [[Gùriìkì Òbòdòezè Tọ̀lèmeè]] rụ̀kọtàrà nà mmecha ọnwụ Àlèzandà Ọ̀kààkâ dùrù Ijipùtù ruo afọ̀ AO 30 m̀gbè, nà òkpurù [[Kùlìyòpatụrà]], ọ dàrà nà aka ndị [[Àgbàtàike Roòmụ̀]], bụzịe ibeòbòdò Roòmụ̀.