Mmanwụ Ìjelè: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[Usòrò:Ijele_Mask.jpg|thumb|Ijele Umuleri na-ọrụ]]
'''Mmanwụ Ìjelè''', ǹkè ama dika nnukwu Mmọnwụ kachasi na mba Afrika bụ otu n'ime Ọdinala maọbụ Omenala nke ndi [[Ndị Ìgbò|Igbo people]] di na mba Naijiria nke edenyere na UNESCO Archives dika otu n'ime Omenala na-adịghị ahụ anya nke dị mkpa ekwesiri ichebe ngwa ngwa. N'ọtụtụ obodo dị na steeti Anambra n'ọwụwa Anyanwu n'ala Naijiria, Mmanwụ Ijele na-apụta n'oge Mmeme, olili ozu na oge ndị ọzọ n'oge akọrọ iji kpochapụ ọmụmụ na mkpokọta ihe ubi.
 
== Mmalite Ijele ==