Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m add some links and standardize spelling; add link to commons; add stub template
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m change foto to thumb version; add chapters; add fotos
Ahiri 1:
|[[Usòrò:Igbo people.jpg|300px]]thumb|310px|<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>]]
{|align="right"
|-
|[[Usòrò:Igbo people.jpg|300px]]<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>
|}
 
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime [[Madu|mmadu]] nasu [[Asusu Bekee|asusu bekee]], site na-enyemaka nke amumamu olu bekee.

Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Ȯra Abia]], [[Ȯra Anambra]], [[Ȯra Ebonyi]], [[Ȯra Enugu]], ma na [[Ȯra Imo]]. [[Ȯra Delta]] (Anioma) na [[Ȯra Rivers]].
 
== Ákíkó mbu ==
[[File:9th century bronze ceremonial pot, Igbo-Ukwu, Nigeria.JPG|thumb|9th century bronze ceremonial pot, [[Igbo-Ukwu]], Naigeria]]
 
==Ákíkó==
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Ȯra Abia, Ȯra Anambra, Ȯra Ebonyi, Ȯra Enugu na Ȯra Imo. Enwekwara ndi Igbo na Ȯra Delta nakwa Ȯra Rivers.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naigeria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi [[Yoruba]] ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naigeria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku [[Ȯra Edo]], [[Ȯra Akwa Ibom]], [[Ȯra Cross River]], [[Ȯra Bayelsa]] nakwa [[Ȯra Benue]]. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu [[Ȯra Lagos]], [[Ȯra Kano]], [[Ȯra Kaduna]] na steti dum di na Naigeria).
==Literature==
 
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrịka]], [[Obodo Békè]], [[Amerikạ]] ma o bu [[Asia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ [[ndia]] na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
== Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò ==
[[File:Nsibidi name written.jpg|thumb|Nsibiri name written]]
* [[Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò]]
* [[Nsibiri]]
* [[Chi Ewere Ehihe Jie]]
 
== Onye Igbo ==
 
* [[Efefe Kraịst]]
* [[Chineke]]
* [[Odinạnị]]
 
==Lee nke özö==
 
<!-- * [[Asusu Igbo]] <!-- ntughari Igbo asụsụ -->
* [[Bịafra]]
 
==Literature==
 
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.