Plato: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 1:
 
Plato bụ ọkàọmụma na ọdọ-mgbakọ na Ogegboo Greece. Plato bụ nchoputanchoputavi nke Academy n'Atens, ewumewu mbu nke mmụta kacha elu na ụwa Ọdịdaanyanwụ , ọfọrọnta atụlewo ụwa-ni (ly) dika onye kasị mkpa na-ịzụlite nkàọmụma (philosophy), tumadu n’menala Ọdịdaanyanwụ. AhuNgbakọ-edemedeede (canon) ya etisaghị ihe karịrị 2500 afọ-ob (s), na ọ bụ ya bụ achọghị ịzụ otu nke kasị ukwuu, ọ bụghị n'onye kasị ukwuu, ọdọ-ede nọ na ngbakọ-ede Ọdịdaanyanwụ dum .
 
Tinyere ọdọ-nkụzi ya, Socrates, na amụrụvi kasị ama, Aristotle, Plato tọrọ nnọọ ntọala nke nkàọmụma na nkàmmụta Ọdịdaanyanwụ. Alfred North Whitehead si otu mgbe kwuru: "nke kasị dịrị nchebe n'ozuzu ndona-agwa nke ọdịnala nkàọmụma Europe bụ na ọ na mejupụtara nsorosoroob nke ededeala (footnote) maka Plato. " Tụkwasị n'ịbụ mmadu ntọala maka nkàmmuta Ọdịdaanyanwụ, nkàọmụma, na nkàmgbakọ (mathematics), ha tukwara Plato aka dịka otu n'ime mbido-vi-ob nke ọnọdummụọ Ọdịdaanyanwụ, tumadu ọnọduKraịst, nke putara na Friedrich Nietzsche, n'etiti ndị ọzọ ọkà mmụta, kpọrọ "Platoomi ọha.’