Plato: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 3:
 
Plato bụ ọkàọmụma na ọdọ-mgbakọ na Ogegboo Greece. Plato bụ nchoputa nke Academy n'Atens, ewumewu mbu nke mmụta kacha elu na ụwa Ọdịdaanyanwụ , ọfọrọnta atụlewo ụwa-ni (ly) kasị mkpa na-ịzụlite nkàọmụma (philosophy), tumadu n’menala Ọdịdaanyanwụ. Ahu-edemede (canon) ya etisaghị ihe karịrị 2500 afọ-ob (s), na ọ bụ ya bụ achọghị ịzụ otu nke kasị ukwuu, ọ bụghị n'onye kasị ukwuu, ọdọ-ede nọ na ngbakọ-ede Ọdịdaanyanwụ dum .
 
Tinyere ọdọ-nkụzi ya, Socrates, na amụrụvi kasị ama, Aristotle, Plato tọrọ nnọọ ntọala nke nkàọmụma na nkàmmụta Ọdịdaanyanwụ. Alfred North Whitehead si otu mgbe kwuru: "nke kasị dịrị nchebe n'ozuzu ndona-agwa nke ọdịnala nkàọmụma Europe bụ na ọ na mejupụtara nsorosoroob nke ededeala (footnote) maka Plato. " Tụkwasị n'ịbụ mmadu ntọala maka nkàmmuta Ọdịdaanyanwụ, nkàọmụma, na nkàmgbakọ (mathematics), ha tukwara Plato aka dịka otu n'ime mbido-vi-ob nke ọnọdummụọ Ọdịdaanyanwụ, tumadu ọnọduKraịst, nke putara na Friedrich Nietzsche, n'etiti ndị ọzọ ọkà mmụta, kpọrọ "Platoomi ọha.’
 
Nrubeime Plato n’elu elulo Christianu, ha cheworo na ọ gbugbowo (mediated) na isi-mmetụta Saint Augustine nke Hippo, otu n'ime ndị kasị mkpa ọkàọmụma Christian na ọdọ-okpukpe na-ogegaraga. Plato bụ ngbanwevi (the ‘vi’ stands for ‘er’ or ‘or’) nke nkpakọrita na ziza (form)-ob (s), nkàechiche na nkàọmụma, nke sitere na ya. Plato dịkwa nchoputavi nke nkàọmụma ndọrọọchịchị Ọdịdaanyanwụ , ya na Ọchiotutu (Republic), na Iwu n’ettiti nkpakọritaob ndị ọzọ , na-enye ụfọdụ n'ime ndị mbụ agwọọrịa nke ajụjụob ndọrọọchịchị ndị si na nkàọmụma anya-disi (perspective)
 
Plato bụ Atenvi nke ọmumu eze; ghọrọ amụrụvi Socrates. Ọ buwo nchekwube ọdọejije tupu ya abịa n'okpuru ndunihu Socrates, nakwa ọ ga-enye olu n’ọnwụ nke Socrates na-ejijeogi (dramatic) zizaob (forms) na Ngbahalu na Nkpakọrita yiriwo na isi oge kacha. E mesịrị Plato jere ozi dị ka onye nkụzi nke Aristotle ihe karịrị afọ 20 tupu Aristotle putara ka ọ chọpụtara onwe ya ulọ-akwọ, Lyceum, nakwa ọ mmetụtakacha ọfọrọnta ulọ-akwụkwọ ọ bụla nkàọmụma Grik, na ndị Stoik, na Neoplatonviob ikekwe na-egosi metukachara elulo ha. Plato bụkwara onyenkụzi ọchigbovi nke Daịọnisiọs onye Syracuse, na onye ọ nwara ikpe ihu ọma na-ahụ ka ọ emejuputa nkàọmụma okweiziob na omume, n'ihi na ọ dikwara emowo site Epicurus, onye kwuru si ọ dị ka " Dionysiokolakes ", maọbụ ‘okwuireụtọvi nke ọchigbo’.