ndimiche nọ na nyochaa nke "30 Eprel"

Merged form 30 April
(Setting up days of year)
(Merged form 30 April)
'''30 Eprel''' bu ubochi nke 30th (''nke iri atọ na '') na onwa ana kpo [[Eprel]]. Na ''Gregorian'' calender, 30 Eprel bu ubochi nke 120th (121st na afo nke ana-kpo ''leap year'') na afo. Anyi nwere agugu ubochi 245 du mgbe afo na agwu.
 
 
==Ihe mere na 30 Eprel==
* [[313]] – [[Onye Mpaghara Rome]] [[Licinius]] tírí chàrà [[Mpaghara Rome Owuwa]] na okpúrù ọchíchì ya
* [[1006]] – [[Supanova]] [[SN 1006]], nke cháfụrụ supanova ndi ọzọr na ákíkó mbu hé dèrè, zìrì na [[ọtú kpákpándụ]] [[Lupus (ọtú kpákpándụ)|Lupus]].
* [[1315]] – [[Enguerrand de Marigny]] nwùrù na erírí na Montfaucon.
* [[1492]] – [[Spain]] nyèrè [[Christopher Columbus]] ọdà ka yá gawá íjẹ na ùwà.
* [[1513]] – [[Edmund de la Pole]], onyé York gùrù aghùghò í gá oché ézè England, nwùrù mgbe [[Henry VIII nke England|Henry VIII]] sị ya nwü.
* [[1671]] – [[Petar Zrinski]], onye [[Croatia]] [[Ban (íshí)|Ban]] shí umunna [[Zrinski]], nwùrù na áká ọchíchì.
* [[1789]] – na ọgwa élú nke [[Federal Hall]] na [[Wall Street]] ímé [[New York City]], [[George Washington]] wèrè nsú na àlà Í bụ [[President of the United States]].
 
==Onye amuru==

ḿmezi

2,761