Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

igbo
(igbo)
|[[File:Igbo people.jpg|300px]]<div style="background-color:#fee8ab"><small>[[Olaudah Equiano|O. Equiano]]&nbsp;• [[Jaja of Opobo]]&nbsp;• [[Chinua Achebe]]&nbsp;• [[Chimamanda Ngozi Adichie|C.N. Adichie]]</small></div>
|}
 
N'ala [[Naigeria]], '''ndï Igbo''' bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ọzọ bu "broken [[bekee|English]]" ha ne ku ufọdi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria nọ nke nnuku bu, [[Abia State]], [[Anambra State]], [[Ebonyi State|Ebonyi]], [[Enugu State|Enugu]], ma na [[Imo State]]. [[Delta State]] (Anioma) na [[Rivers state]].
 
Site n'otu esi kọwa na nke mbu, na ala [[Naigeria]], ndi Igbo no na Abia, Anambra, Ebonyi, Enugu and Imo state. Enwekwara ndi Igbo na Delta state nakwa Rivers state.
 
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo. Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria). Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrika]], [[Yurop]], [[Amerika]] ma o bu [[Eshia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo.
Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria).
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na [[Afrika]], [[Yurop]], [[Amerika]] ma o bu [[Eshia]], i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
== Literature ==
* Chidi Leonard Ilechukwu: ''Igbo - Indigenous Economy and the search for Sustainable Development in Post Colonial African Society''. Cidjap Press, Enugu 2008, ISBN 978-978-087-181-9.
 
==Lee nke özö==
* [[Asusu Igbo]] <!-- translationntughari of "Igbo language"asụsụ -->
 
[[Category:Ìgbo]]
Anonymous user