Nsibiri: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
{{Ngwaómárí ákàrà édémédé
[[File:Nsibidi name written.jpg|thumb|Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written [Áhà nsibiri détùrù]" nà áfọ̀ 1911.]]
|name=Nsibidi
|type=Ọ́mází-ákàrà
|typedesc= nwẹ́rẹ́ [[Ákàràńsé|ákàràńsé]] nà ákàrànókwú nwèríkí dị ya
|languages=[[Ihnye Ásụ̀sụ̀ Ekoi|Ihnye Ekoi]], [[Ásụ̀sụ̀ Efik|Efik/Ibibio]], [[Ásụ̀sụ̀ Ị̀gbò|Igbo]]
|fam1=Nsibiri
|time= < 15th century – ùgbúà
|fam1=([[History of writing#Proto-writing|Édémédé-àzì]])
|children=''anaforuana''&nbsp;(Kuba), ''veve''&nbsp;(Ayiti)
|sample=Nsibidi name written.jpg
|imagesize=250px
[[File:Nsibidi name written.jpg|thumb|caption=Ákàrà nsibiri nke Elphinstone Dayrell kàrà kà "Nsibidi name written [Áhà nsibiri détùrù]" nà áfọ̀ 1911.]]
|note=none
}}
 
'''Nsibiri''' (há màkwà ya kà '''nsibidi''': mkpili okwu nka di ébé nile nà ụ̀wá bekee, '''nchibiddi''' ma '''nchibiddy''') by ihnye úsòrò ihnye ákàrà dị díàlà na ébé éké-nlẹ́dà nke Naijiriya nke há sì bụ ọ́mází-ákàrà, mànà ọ́ dị ndi ọma sị na ó nwèkwà ihnye ákàrànókwú. Ihnye ákàrà nsibiri kàrà nka ruó ìchié ímérímé: Nke ízízì ákàrà nke nsibiri bidòrò nà í kpụ ihnye ìtè na ụ̀lọ̀ há hụ̀wàrì na àlà na àgbàtà [[Atakpa]] shí nà ètítì ógè áfòohü 400 nà 1400. Há tàrà ndí Ejagham kà ndí áká nsibiri shífùrù.