Ọchíchí nke umunna Han: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

m
r2.7.2) (Robot: Adding kk:Хань мемлекеті; mgbanwe na ihü
m (r2.7.1) (robot Adding: jv:Dinasti Han)
m (r2.7.2) (Robot: Adding kk:Хань мемлекеті; mgbanwe na ihü)
[[FileÁkwúkwó orünotu:Han map.jpg|thumb|250px|Ọtúzọr ébé ochíchì Han dákòtàrà na BC 87]]
'''Ọchíchí nke umunna Han''' ([[asụsụ China]]: 汉朝; [[Nkárí asụsụ China nke óménàlà|asụsụ China nke óménàlà]]: 漢朝; pinyin: Hàn Cháo; Wade-Giles: Han Ch'ao; 206 BCE – 220 CE) bu ochíchì nke gbárá abụọ nke ndi umunna China, nke [[Ọchíchí nke umunna Qin]] (221–206 BCE) gbàrà nke mbu na nke byeará mgbe nkeá gụrụ bu [[Ọchíchíézè Àtó]] (220–265 CE). Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà [[Onye Mpaghara Gaozu nke Han]] mgbè ọ nwüchàrị. Óchíchí nké nwèrè mgbé [[Ọchíchí nke umunna Xin]] (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke [[Wang Mang]] bịdòrò. Ihëá mèrè kà ochíchì nké kéjì abụọ: nke Han Odida anyanwu (206 BCE – 9 CE) na Han Owuwa anyanwu (25–220 CE). Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".
 
{{ÉdéNtạ}}
 
[[CategoryÉbéonọr:Ọchíchí nke umunna Han]]
 
[[an:Dinastía Han]]
[[ja:漢]]
[[jv:Dinasti Han]]
[[kk:Хань мемлекеті]]
[[ko:한나라]]
[[la:Domus Han]]

ḿmezi

3,842