Konfúkius: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Jiri 'thumb|[[Wu Daozi (680-740) sèrè Kong Qui na Ọchíchí nke umunna Tang.]] '''Confucius''' (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ;...' kere ihü
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 20:16, 27 Julaị 2010

Confucius (Asụsụ China: 孔子; pinyin: Kǒng zǐ; Wade-Giles: K'ung-tzu, mà Chinese: 孔夫子; pinyin: Kǒng Fūzǐ; Wade-Giles: K'ung-fu-tzu), bu onye échiche na onye ílúnílú. Ílúnílú ya dàr`a na óbị mádu na óbị ndi ochíchí, ezíbóte mmekotá na ñkitị, na eziokwu na ihe mmé ézíbóté ihe. Óbị onwèrè mèrè ka ó gáfè nke ndi ozor di kà nché échìchè Ihe íwú (法家), nché Tao (道家) na mbgè Ọchíchí nke umunna Han (206 BCE – 220 CE). Échìchè Confucius mèrè ka ihe ndi bekee na kpí Confucianism (儒家) dí. Ọ byàrà Europe shí ónyé Italy nke Jesuit Matteo Ricci, ónyé kéré áhà "Confucius" nạ asụsụ Latin.

Wu Daozi (680-740) sèrè Kong Qui na Ọchíchí nke umunna Tang.