Longitude: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Primemeridian.jpg|thumbnail|250px|right|Line no n'etiti di gba elu na ala bu Prime Meridian. Adi ji nde line ozo guzie ma ''longitude'' kwaa. Nde adi-guzie ji adi ji mata [[latitude]].]]
 
'''''Longitude''''' bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na ''EastOwuwu'' n'uwa, ma mgbe ono na ''WestOdida''. Adi mata ''longitude-u'' wo mgbe elewa ma ono n'aka iri m'ono na aka-ikpa ihe ana-kpo ''Prime Meridian'', line eji kawasi uwa n'etiti, gbara ya ma elu ala ya (ebe [[Arctic]]) ru okpuru ala ya (ebe [[Antarctica]]). Ihe no na aka-iri gi mgbe ilewa prime meridian uwa nwere longitude no na ''East''. Ihe no na aka-ikpa gi nwere longitude no na ''West''.
 
== Lee nke ozo ==