Igho Otegheri

Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Igho Otegheri
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Novemba 1983 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuHeartland F.C., Wikki Tourists F.C., Enugu Rangers, Dolphins F.C., Nigeria national football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Igho Otegheri (amuru na Nọvemba 20, 1983 na Naijiria ) bu onye egwu bọọlụ Naijiria . Ọ gbara bọọlụ Heartland FC

Igho Otegheri

Ọrụ dezie

Otegheri malitere ọrụ ya na Wikki Tourists n'afọ 2004 tupu ọ gafee Enugu Rangers ruo afọ abụọ. Ọ bịanyere aka na Dolphins FC na 2007. [1]

Otegheri mechara sonye Heartland FC, [2] ebe ọ egwuru egwu ruo 22 Jenụwarị 2009 mgbe ọ kwagara Beitar Jerusalem FC [3] ya na onye ibe ya Anderson West . [4] A tọhapụrụ ya na nkwekọrịta ya na 1 February 2009 ọ wee laghachi na Heartland FC

Mba ụwa dezie

Otegheri bụ onye otu Super Eagles, [5] mpụta mbụ ya bịara na 2 February 2003 n'asọmpi ha na Costa Rica [6]

Ndụ onwe onye dezie

Ọ lụrụ onye na-eme egwuregwu egwu na ubi Naijiria Blessing Okagbare na Septemba 2014.

Ebensidee dezie

  1. Dolphins hit with injuries
  2. Dolphins say team still intact
  3. Makinwa seals Chievo loan move
  4. sraeli clubs grab Otegheri, West
  5. Nigeria plan Latin tour
  6. .
  • Igho Otegheri na National-Football-Teams.com

Njikọ mpụga dezie