Ifeoma Nwoye

ọnye egwụregwu mgba Naijiria
Ifeoma Nwoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereIfeoma, Christiana Dezie
aha ezinụlọ yaNwoye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Mee 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
ụdị egwuregwuwrestling Dezie

Ifeoma Nwoye (onye amụrụ na mbọchi nke mbu na ọnwa nke ise, Mee na afọ 1993) [1] bụ onye obodo Nigeria na'gba mgba

Nwoye zọrọ asọmpi n'egwuregwu Commonwealth nke afọ 2014 ebe o ritere ọla nchara na ihe mmemme freestyle 55kg . [2]

Ebemsidee dezie

 

  1. Glasgow 2014 - Ifeoma Nwoye Profile. g2014results.thecgf.com. Archived from the original on 7 June 2015. Retrieved on 26 May 2020.
  2. Wrestling: Women's Freestyle 55kg results (en-gb). BBC Sport (31 July 2014). Retrieved on 28 May 2020.