Ifeanyi Palmer
Ifeanyi Palmer
Ifeanyi Palmer bu onye ukachukwu Naijiria, onye ndu, onye nchoputa na onye nlekota izugbe nke agbako owuwe ihe ubi nke Gospel,[1] nke a makwaara da ka Word Arena, isi ala uka ya da na Warri, Delta Steeti, Naijiria.
Ozi Ndi Krist
dezieDaka onye Chineke kporo ka o kuzie na kwusaa Okwu aho na nnukwu ihe akaebe na-esochi ozi ya, Ifeanyi Palmer malitere uka mbu ya na 1999.[2] O na-azi ndi ga-ada ike n' Okwu aho, juputara n' ike, amamihe na amara, nke ga-abara Chineke owa uru taa.[3]
O na-ekwusakwa ozi oma n' uwa niile, na-azi ndi mmadu ka ha na-eje ozi, na-agbasa Okwu aho site na mgbasa ozi.[3]
Nnukwu onye nkuzi na onye nkwusa, Ifeanyi Palmer bakwa onye ozi nke mmanu ya gbanwere ndi mmadu site na Okwu na ekpere.[2]
Links n'aga n'ezi
dezieNtuaka
dezie- ↑ Nkanteen Juliet (27 August 2019). Shamar School Celebrates Cultural, Creative Arts In Practical Examination. Fresh Angle News. Archived from the original on 3 December 2023. Retrieved on 8 December 2023.
- ↑ 2.0 2.1 Meet the Palmers. Palmer Outreach Ministries. Archived from the original on 2018-08-26. Retrieved on 2023-12-09.
- ↑ 3.0 3.1 What We Believe. Palmer Outreach Ministries. Archived from the original on 2018-08-26. Retrieved on 2023-12-09.