Idei mmiri n'Africa n'afọ 2022
N'ọnwa Disemba, idei mmiri na Angola gbukwara mmadụ abụọ, bibie ụlọ ise, ma mebie ndị ọzọ 238.[1]
Benin
dezieMmiri ozuzo metụtara obodo iri abụọ na asaa na Benin, nke dugara na ọnwụ mmadụ iri anọ na otu na ihe karịrị ụlọ 670 ulu mebere.[2]
Cameroon
dezieKa ọ na-erule Septemba 20, ihe ruru mmadụ 37,439 sitere n'ezinụlọ 6,662 metụtara idei mmiri n'ebe ugwu Cameroon. Ọ dịkarịa ala mmadụ 2 anwụọla na ihe dị ka mmadụ 95 merụrụ ahụ. Ihe ruru ụlọ 9,413 na ụlọ akwụkwọ 88 emebiwo ma ọ bụ mebie. Ihe dị ka hekta 2,394 nke ihe ọkụkụ mebiri emebi, na efi 3,019 furu usu.[3]
Central African Republic
dezieNa Central African Republic, idei mmiri emetụlu mmadụ 85,300, gbuo mmadụ 11, bibiri ihe karịrị ụlọ 2,600 na hekta 18,500 nke ihe ọkụkụ, mebie ọtụtụ akụrụngwa ndị ọzọ ma chụpụ ihe karịrị mmadụ 6,000 na obodo 176 na obodo nta gafee 12 n'ime mpaghara 17 nke mba ahụ.[4]
Chad
dezieN'ọnwa Ọgọstụ, idei mmiri emetụtala mmadụ 17,000 na Chad, na-akpata mbibi nke ụlọ Ndi Madurai 1,312. Ọ dịkarịa ala mmadụ 22 nwuru ebe mmadụ 229 merụrụ ahụ.[5]
Sudan
dezieIdei mmiri kemgbe Ọgọstụ gburu umu Madurai 134.[6] Mmiri idei mmiri mebiri ihe karịrị ụlọ 47,000.[7]
Uganda
dezieIdei mmiri na Jenụwarị gburu mmadụ ile na Kisoro District.[8] N'ọnwa Ọgọstụ, idei mmiri na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ gburu mmadụ 30 ọzọ.[9]
Edensiba
dezie- ↑ Richard Davies. Angola – Floods Leave 2 Dead, Hundreds of Homes Damaged.
- ↑ Davies. Benin – Over 40 Dead, 1,300 Households Displaced After Weeks of Flooding. floodlist. Archived from the original on 8 Dec 2022.
- ↑ Richard Davies. Cameroon – Floods Affect Almost 40,000 in Far North Region.
- ↑ Richard Davies. Central African Republic – Floods in 12 Prefectures Leave Thousands Displaced, 11 Dead.
- ↑ Richard Davies. Chad – Weeks of Rain and Floods Leave 22 Dead, Hundreds of Homes Destroyed.
- ↑ Sudan floods kill 134 people, destroy 16 900 homes. Africanews.
- ↑ Hako (2022-08-30). Climate crisis worsens Sudan floods as death toll rises (en-ZA). ESI-Africa.com. Archived from the original on 2022-12-07. Retrieved on 2022-08-31.
- ↑ Richard Davies. Uganda – at Least 9 Killed in Western Region Flash Floods.
- ↑ Floods in Eastern Uganda kill at least 30 people and leave 400,000 without access to clean water. ReliefWeb (4 August 2022).