Ide Owodiong-Idemeko

Ide Owodiong-Idemeko
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1968 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Ide Owodiong-Idemeko (a mụrụ n'ụbọchị 11 n'ọnwa Juun n'afọ 1968) bụ onye isi azụmahịa Naijiria, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye bụbu ndị ọrụ nchịkwa ExxonMobil na Onye isi oche nke 1001+ Voices Initiative for People Empowerment .[1][2][3] Ọ bụ onye na-azọ ọkwa onye omeiwu nke 2019 PDP Akwa Ibom North-East senatorial candidate 2019[4][5] yana onye PDP na-achọ ọkwa Gọvanọ nke Akwa Ibom Steeti n'afọ 2023.[6][7][8]

Ntụaka dezie

  1. 2023: Atiku’ll rescue Nigeria, S’south participants agree at Town Hall meeting in Uyo (en-US). The Sun Nigeria (2022-03-26). Retrieved on 2022-03-27.
  2. Reporter. A’Ibom 2023: Ide Owodiong and his vision of a super state (en-US). New Telegraph. Retrieved on 2022-03-27.
  3. admin (2020-10-15). 2023: We need a Self-Sufficient Akwa Ibom – Owodiong-Idemeko (en-US). Newsfront Online. Retrieved on 2022-03-27.
  4. Anthony (2022-03-24). 2023: I'm not afraid of anyone - Akwa Ibom guber aspirant, Owodiong-Idemeko (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2022-03-27.
  5. A’Ibom Guber: Ide Owodiong insists on autonomy for LGs, Judiciary, Legislature. …to run transparent, accountable gov (en-US). The Sun Nigeria (2022-03-24). Retrieved on 2022-03-27.
  6. ROAD TO 2023: The Man, Ide Owodiong-Idemeko & his pursuit for Excellence – The Nigerian Pulse (en-US). Retrieved on 2022-03-27.
  7. ANICHEBE. We need to renegotiate Nigeria, says Owodiong-Idemeko (en-US). New Telegraph. Retrieved on 2022-03-27.
  8. 2023: Atiku’ll rescue Nigeria, S’south participants agree at Town Hall meeting in Uyo (en-US). The Sun Nigeria (2022-03-26). Retrieved on 2022-03-27.