Ichu nta
Ịchụ nta bụ nnukwu ihe na ndụ ndị Igbo ma nenyekwa ha obi ụtọ. Ịchụ nta bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndi Igbo. N'isi ụtụtụ , ehihie na abalị ka ndi ji ịchụ nta mere aka ọrụ ji anọ n'ime ọhịa. Ụmụ ikorobia na ndị okenye na achụ karịa nta.
Ịchụ nta bụ nnukwu ihe na ndụ ndị Igbo ma nenyekwa ha obi ụtọ. Ịchụ nta bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndi Igbo. N'isi ụtụtụ , ehihie na abalị ka ndi ji ịchụ nta mere aka ọrụ ji anọ n'ime ọhịa. Ụmụ ikorobia na ndị Ịchụ ndị okenye bụ ndị ji ịchụ nta mere aka ọrụ. Ịchụ nta bụ nnukwu ihe na ndụ ndị Igbo ma nenyekwa ha obi ụtọ. Ịchụ nta bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndi Igbo. N'isi ụtụtụ , ehihie na abalị ka ndi ji ịchụ nta mere aka ọrụ ji anọ n'ime ọhịa. Ụmụ ikorobia na ndị okenye bụ ndị ji ịchụ nta mere aka ọrụ. Ịchụ nta bụ nnukwu ihe na ndụ ndị Igbo ma nenyekwa ha obi ụtọ. Ịchụ nta bụ otu n'ime aka ọrụ e ji mara ndi Igbo. N'isi ụtụtụ , ehihie na abalị ka ndi ji ịchụ nta mere aka ọrụ ji anọ n'ime ọhịa. Ụmụ ikorobia na ndị okenye bụ ndị na-achụ nta.Mgwa e ji achụ nta gụnyere egbe, mma, ụta , mkpakana na akpa. Anụ ndi dinta na egbukari bụ ; ọkwa, ele, nchi, ezi ọhịa , mgbada na enwe[1],
EbesindeeMèzi
- ↑ J.C Onuoha (2015). Usoro Omumu Igbo Maka Sekondiri. 25 Awka Road, Onitsha: Patmonic Printers & Publishers Ltd. ISBN 9789784803243.