Ibtissam Jraïdi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereIbtissam Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Disemba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụCasablanca Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuAS FAR women, Morocco women's national football team, Al-Ahli Saudi FC Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Ibtissam Jraïdi (Arabic; amụrụ na 9 Disemba 1992) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba ọsọ maka ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ mba ụwa dezie

Jraïdi gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Iso ntozu Iko Ụmụ nwanyị Afrika (agba nke mbụ).[1]

Nsọpụrụ dezie

Dị ka Agha
  • Mmeri ụmụ nwanyị Moroccan (9): 2013, 2014, 2016, 2017, 2018, 2019, 2020, 2021, 2022
  • Iko ocheeze ụmụ nwanyị Moroccan (8): 2013, 2014, 2015, 2016, 2017, 2018, 2019, 2020
  • Morocco-United Arab Emirates Iko enyi(1): 2016
  • CAF Njikọ nke ụmụ nwanyị Ebe nke atọ: 2021
  • IFFHS Ndị otu Afrika nke afọ: 2022[2]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

  1. Competitions - 11th Edition Women AFCON- GHANA 2018 - Match Details. CAF. Retrieved on 21 August 2020.
  2. IFFHS. www.iffhs.com. Retrieved on 2023-01-24.