Ibrahim Yusri
Ibrahim Yusri (April 20, 1950) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Higher Institute for Dramatic Arts n'afọ 1975.[1]
Ibrahim Yusri | |
---|---|
Born | |
Died | 20 Eprelụ 2015 | (aged 65)
Occupation | Actor |
Ọnwụ
dezieYusri nwụrụ n'ụbọchị ncheta ọmụmụ ya nke afọ 65 na Eprel 20, 2015 na Giza.[1]
Ihe nkiri
dezie- Ndị Nwoke ahụ (1987)
- <i id="mwFw">Onye na-eyi ọha egwu</i> (1994)
- Akọnuche nke Miss Hekmat
- Onye Akaebe na Anya mmiri