Ibo Ihe omuma nke ulo

Kabbo (nwụrụ na 25 Jenụwarị 1876) (nke e jikwara Sá-ddoro ma ọ bụ Jantje. mara) bụ onye a ma ama na-ede akụkọ maka ọdịbendị na amamihe.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị mkpa iji nye aka na Bleek na Lloyd archive nke ndi Bushman Folklore. Ọ dere gbasara ndụ, ememe, na nkwenkwe nke ndi obodo ixam.[2]

ǁkabbo
DiedÀtụ:Death date (55-60 years old)
Other namesuhi-ddoro or Jantje
Occupationǀxam culture and knowledge
Spouse(s)!kwabba-an (or Oud Lies)
Akụkọ: ọdụm na giraffe, Lucy Lloyd
  • (2000) in Lewis-Williams: Stories That Float From Afar. Cape Town: David Philip. ISBN 0-86486-462-0. 
  • Bleek (1911). Specimens of Bushman Folklore. G. Allen. 

Edemsibia dezie

  1. CONTRIBUTORS xam contributors. University of Cape Town. Retrieved on 18 June 2021.
  2. Skotnes (1996). MISCAST MISCAST Negotiating the Presence of the Bushmen. ISBN 0-7992-1652-6.