Ibesikpo Asutan

Okpuru ọchịchị na Nigeria

Ibesikpo-Asutan is a Local Government Area of Akwa Ibom State, Nigeria. Ọ bụ ndị Ibesikpo na Asutan bi na ya. Isi ụlọ ọrụ gọọmentị ime obodo bụ Nung Udoe. Ọ bụ ụlọ gọvanọ Akwa Ibom steeti bụ Obong Victor Attah. Ọ bụkwa ebe obibi nke otu onye isi ndị ọrụ ụgbọ elu, Late Air Marshall Nsikak Eduok. Ihe mejupụtara ya bụ obodo iri anọ na atọ. Ụlọ isi ụlọ ụka Lutheran National Headquarters, Seminary na Lutheran High School dị na Local Government, na Obot Idim.