ICare Food Bank
ICare Food Bank
Babajimi Benson nke Ikorodu Constituency guzobere iCare Foodbank na Ọktoba 16, 2016 site na iCare Foundation ya. Ọ bụ ụlọ akụ nri mbụ na Naịjirịa. iCare Foodbank na-ekesa ihe oriri kwa ọnwa nye ezinụlọ dịkarịa ala narị atọ gụnyere ndị agadi, ndị inyom di ha nwụrụ, ndị ogbenye na ndị na-adịghị ike na ọha mmadụ.[1][2][3][4][5]
Edensibia
dezie- ↑ Sulaimon Mojeed-Sanni. "As Nigeria marks World Food Day", The Nation, October 16, 2017. Retrieved on December 29, 2017.
- ↑ "Benson’s iCare Foodbank feeds about 7,000 people", The Nation. Retrieved on December 26, 2017.
- ↑ "Eradicating Extreme Hunger In Nigeria With Food Banks", The Guardian. Retrieved on December 26, 2017.
- ↑ Adebisi Onanuga On: November 3, 2017. "I’ve delievered on my campaign promises, says Benson".
- ↑ "Constituency projects: succour or conduit pipe?", The Nation. Retrieved on December 26, 2017.