Hope Akello
Hope Akello
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Hope |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1997 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Hope Akello bụ onye egwuregwu basketball nke Obodo Ugandan. [1][2] bụ onye otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị nke mba Uganda, gụnyere na Afrobasket ụmụ nwanyị nke afọ 2023.
[3] klọb ọ na-egwuri egwu bu Lady Dolphins. [4] O meriri na 2019 Most Valuable Basketball Player Award.
Edensibia
dezie- ↑ Hope Akello: We have to limit our turnovers. pulsesports.ug (16 February 2023). Retrieved on 2024-03-18.
- ↑ Hope Akello. Afrobasket. Retrieved on 2024-03-18.
- ↑ "Why Akello deserves to lead NBL best five", monitor.co.ug, 30 October 2023. Retrieved on 2024-03-18.
- ↑ "Okello, Akello Scoop 2019 Most Valuable Basketball Player Awards", ugandaradionetwork.net, 7 March 2020. Retrieved on 2024-03-18.