Honorable C.N.O.T.E.
Honorable C.N.O.T.E.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Eprel 1981 |
Ebe ọmụmụ | Benton Harbor |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ede ihe, onye na-emeputa ihe ndeko |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 |
suffix ọgbọ | L252247-F2 |
Carlton Davis Mays, Jr. (amụrụ n'April 8, 1981), nke a maara dị ka Honorable C.N.O.T.E., bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ hip hop na onye na-ede égwu.[1]
Mays malitere imepụta ihe mgbè ọ dị afọ iri na ise na Benton Harbor Area nke Michigan, tupu ọ kwaga Atlanta na 2006. O nwèrè ihe karịrị 7,000 placements na albums ma eleghị ányà a maara ya nke ọma màkà ịmepụta "New Level" site na rapper A$AP Ferg, yana egwu "M'$" site na onye rapper A $AP Rocky.[2] Mays emepụtawokwa ọtụtụ egwu màkà ndị omenkà dị iche iche dịka 2 Chainz, Migos, Ne-Yo, Flo Rida, Gucci Mane, Travis Scott, Yo Gotti, Future, Meek Mill, na Trippie Redd na ndị ọzọ.[3][4]
Edensibia
dezie- ↑ BMI | Repertoire Search. repertoire.bmi.com.
- ↑ Honorable C Note Talks About Producing on A$AP Rocky's New Track "M's". Complex (8 April 2015). Archived from the original on 5 May 2021. Retrieved on 19 October 2016.
- ↑ Da Honorable C.N.O.T.E. on Genius. Retrieved on 19 October 2016.
- ↑ Da Honorable C.N.O.T.E. Explains His Approach to Production (9 April 2015). Retrieved on 19 October 2016.